Jewel Taylor

Jewel Taylor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịLiberia Dezie
aha n'asụsụ obodoJewel Taylor Dezie
Aha enyereJewel Dezie
aha ezinụlọ yaTaylor Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya17 Jenụwarị 1963 Dezie
Ebe ọmụmụZorzor Dezie
Dị/nwunyeCharles Taylor Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiVice President of Liberia, Member of the Senate of Liberia Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Liberia, Cuttington University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Patriotic Party Dezie

Jewel Cianeh Taylor (née Howard; amụrụ na 17 Jenụwarị na afọ 1963) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Liberia nke na-eje ozi ugbu a dị ka osote onye isi ala nke iri atọ nke Liberia. Ọ lụrụ onye agha a mara ikpe na onye bụbu onye isi ala Charles Taylor (onye ọ lụrụ na afọ 1997, mana o mechara gbaa alụkwaghịm na afọ 2006) ma bụrụkwa First Lady nke Liberia n'oge ọ bụ onye isi ala.[1] N'afọ 2005, a họpụtara Jewel Taylor ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Liberia maka Bong County dị ka onye otu National Patriotic Party . Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke Kọmitii Ahụike na Ọdịmma Ọha na Eze nke Senate na Gender, Women and Children.[2]

  1. Jewel Howard-Taylor on war, Weah and her agenda. www.aljazeera.com. Retrieved on 2020-02-28.
  2. A Profile of Members of the 52nd Legislature of Liberia

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search